patty obasi – Chineke Onye Kele Mmadu By patty obassey Mp3 Download Lyrics
Get this track from patty obasi which he titled Chineke Onye Kele Mmadu.
Patrick Obasi (15 May 1951 – 16 October 2012), was a Nigerian gospel recording artist. Regarded as one of the pioneers of Nigerian gospel music, patty obasi rose to prominence in 1980 upon the release of his album Nwa Mama Iwota.
Use the link below to stream and download Chineke Onye Kele Mmadu by patty obasi.
DOWNLOAD: Patty Obassey — Chineke Onye Kele Mmadu HERE
Lyrics for patty obasi – Chineke Onye Kere Madu by Rev. patty obassey
Chineke onye kere mmadu
Ihunaya gi di uku
Ma uwa nile juru na njo
Ikpo asi, igbu ochu na ibu aha
Chineke anyi onye di nso
Ekwesighi ekwesi anyi
O na ewuta′nyi na obi
Onye nwe anyi zoputa'nyi
Biko nna mere anyi ebere
N′ihi ihunaya Chineke
O nyere anyi okpara ya
Ka onye obula nke kwere na ya
Ghara inwu ma nwe ndu ebighibi
Chineke anyi onye di nso
Ekwesighi ekwesi anyi
O na ewuta'nyi na obi
Onye nwe anyi zoputa'nyi
Biko nna mere anyi ebere
Ya mere umunna ka unu kwe
Na Jesus Christ bu onye nzoputa
Nani ya puru isachapu njo
Ya mere biakute Christ ugbu a
Chineke anyi onye di nso
Ekwesighi ekwesi anyi
O na ewuta′nyi na obi
Onye nwe anyi zoputa′nyi
Biko nna mere anyi ebere
Nwanne m rapu aku na uba nke uwa
Mata na ubochi n-abia
Ma emesia anyi ga hu na eligwe
Ezi aku nke kasi aku nke uwa
Chineke anyi onye di nso
Ekwesighi ekwesi anyi
O na ewuta'nyi na obi
Onye nwe anyi zoputa′nyi
Biko nna mere anyi ebere
Ya mere umunna ka unu kwe
Na Jesus Christ bu onye nzoputa
Nani ya puru isachapu njo
Ya mere biakute Christ ugbu a
Chineke anyi onye di nso
Ekwesighi ekwesi anyi
O na ewuta'nyi na obi
Onye nwe anyi zoputa′nyi
What do you think about this song?
We want to hear from you all.
Drop your comments
TELL US WHAT YOU WANT, WE WANT TO HELP YOU!!
•Are you looking for any music you couldn't find on our website?
•Do you want to promote your music on our website ?
Whatsapp Us: JOIN NaijaAdult WhatsApp TV For Latest Porn Videos, Sex Leaks, Musics, Videos And All Round Entertainment